No 45 Chime Avenue New Haven Enugu.
No 139 Nike Road Abakpa Enugu.
Ojirila ọkara gafee elekele mbụ nke ehihie
English:
1.30pm
Ojirila nkeji iri anọ na ise gafee elekele mbụ nke ehihie
1.45pm
Ojirila nkeji iri na ise gafee elekele abụọ nke ehihie
2.15pm
Ojirila ọkara gafee elekele abụọ nke ehihie
2.30pm
Ojirila nkeji iri anọ na ise gafee elekele abụọ nke ehihie
2.45pm
Ojirila nkeji iri na ise gafee elekele atọ nke ehihie
3.15pm
Ojirila ọkara gafee elekele atọ nke ehihie
3.30pm
Ojirila nkeji iri anọ na ise gafee elekele atọ nke ehihie
3.45pm
Ojirila nkeji iri na ise gafee elekele anọ nke mgbede
4.15pm
Ojirila ọkara gafee elekele anọ nke mgbede
4.30pm
Ojirila nkeji iri anọ na ise gafee elekele anọ nke mgbede
4.45pm
Ojirila nkeji iri na ise gafee elekele ise nke mgbede
5.15pm
Ojirila ọkara gafee elekele ise nke mgbede
5.30pm
Ojirila nkeji iri anọ na ise gafee elekele ise nke mgbede
5.45pm
Ojirila nkeji iri na ise gafee elekele isii nke mgbede
6.15pm
Ojirila ọkara gafee elekele isii nke mgbede
6.30pm
Ojirila nkeji iri anọ na ise gafee elekele isii nke mgbede
6.45pm
Ojirila nkeji iri na ise gafee elekele asaa nke abali
7.15pm
Ojirila ọkara gafee elekele asaa nke abali
7.30pm
Ojirila nkeji iri anọ na ise gafee elekele asaa nke abali
7.45pm
Ojirila nkeji iri na ise gafee elekele asatọ nke abali
8.15pm
First | Prev(4 of 5)Next | Last