• Asụsụ Igbo

    Igbo Amaka
  • Asụsụ Igbo

    Ọjemba Enwe Ilo

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha.

OGE OLILEANYA ỌBỊBỊA KRISTI I

  A na-ekpe Mmalite Ekpere Yukarịstịa a na Misa ndị a na-edo n'oge Olileanya Obịbịa Kristi; bido na Sọndee Nke Mbụ ruo ụbọchị ọnwa Dịsemba gbara 16; a na-ekpekwa ya na Misa ndị ọzọ a na-edo n'oge a, ndị na-enweghị Mmalite Ekpere Yukarịstịa nke aka ha.

V. Onyenweanyị  nọnyere  ụnụ.

R. Nọnyekwara mmụọ gi.

V. Welite nụ obi ụnụ elu.

R. Anyị ewelitela ha n'ebe Dinwenụ nọ.

V. Ka anyi nye nụ Dinwenụ Chukwu anyị ekele.

R. O kwesiri, bụrụkwa ihe ziri ezi.

O kwesịrị ezie, bụrụkwa ihe ziri ezi, ọrụ diiri anyi,

na nzọpụta anyị,

na anyị ga-enye Gị ekele, oge niile,

na ebe niile, Dinwenụ,  O Nna dị Nsọ,

Chineke ji ike niile, Onye di ụwatụụwa,

Site na Kristi Dinwenụ anyị .

Onye,n'ọbịbịa mbụ Ya, n'umeala nke mwereahụ,

Mejupụtara atụmatụ I zubere mgbe ochie,

Bịakwa megheere anyị ụzọ nzọpụta ebighịebi ;

ka ọ ga-abụ, n'obịbịa Ya nke abụọ,

na nnukwu otito nke ebube Ya,

anyị ga-ahụ, mata n'ikpeazụ, n'ụzọ doro anya,

mmejupụta atụmatụ ahụ anyị ji maka ya

kara obi na-eche nche ugbua,

nọgidesie ike n'olileanya anyị.

N'ihi nke a,

Anyị na ndị Mmụọọma na Ndịisi Mmụọọma,

Ukpoeze na Ikeọchịchị nakwa igwe ndịagha

na Ike niile nke eluigwe,

na-ekwe ukwe otito Gị  akwụsịghi  akwụsị, na-asị :

Nsọ, Nsọ, Nsọ  Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

More...
Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha.

More...
Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha..

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha….

More...

Vocabulary

Okwu Igbo

Vowels
Udaume
Parts of the body
Akụkụ ahụ mmadụ
Composition
Edemede
Food
Nri
Words
Okwu Igbo
High Tone
Ụdaelu
Low Tone
Ụdaala
Consonants
Mgbochiume
Transportation
Njem
Market Days
Ụbọsị Ahịa
Animal
Anụmanụ
Greetings
Ekele
Singular
Otu
Plural
Ọtụtụ
Countries
Obodo
Proverbs
Ilu

stay in touch

  • Email

    info@asusuigbo.net
    support@asusuigbo.net

  • Phone

    +234 913 361 9574
    +234 813 797 9944

  • Address

    45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
    143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.