• Asụsụ Igbo

    Igbo Amaka
  • Asụsụ Igbo

    Ọjemba Enwe Ilo

Nsọ,Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

MMALITE EKPERE YUKARỊSTỊA

ỤBỌCHỊ ONYENWEANYỊ

N'OGE ỌPỊPỊA ỤBỌCHỊ IRI ANỌ V

LAZARỌS

A na-ekpe nke a na Sọndee a gụrụ ọzịọma banyere Lazarọs, ma ọbụghị nke a, e were Mmalite Ekpere Yukarịstịa nke oge Ọpịpịa Ụbọchị Iri Anọ I maọbụ II.

V   Onyenweanyị nọnyere ụnụ.

R   Nọnyekwara mmụọ gị.

V   Welite nụ obi ụnụ elu.

R   Anyị ewelitela ha n'ebe Dinwenụ nọ.

V  Ka anyị nye nụ Dinwenụ Chukwu anyị ekele.

R  O kwesịrị, bụrụkwa ihe ziri ezi.

O kwesịrị ezie, bụrụkwa ihe ziri ezi, ọrụ dịịrị anyị,

na nzọpụta anyị,

na anyị ga-enye Gị ekele, oge niile,

na ebe niile, Dinwenụ, O Nna dị Nsọ,

Chineke ji ike niile, Onye dị ụwatụụwa,

site na Kristi Dinwenụ anyị.

Dị ka mmadụ ezie, O bere akwa

n'ihi ọnwụ enyi Ya nwoke bụ Lazarọs

mana dị ka Chineke dị ọkpụ,

O si n'ili kpọlite ya.

N'ihi ọmịiko O nwere n'ebe mmadụ nọ,

O ji iheomimi dị nsọ

na-eduba anyị na ndụ ọhụrụ.

Site na Ya,

Igweagha ndị Mmụọọma na-esekpuru ebubeeze Gị,

nọrọ n'ihu Gị na-enwe ọñụ dị ebighịebi.

Anyị na-arịọ ka I kwe ka anyị tinyekọọ olu anyị na nke ha,

were otu olu na-ekwe ukwe ọñụ, na-asị :

Nsọ,Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

More...
Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha.

More...
Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha..

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha….

More...

Vocabulary

Okwu Igbo

Vowels
Udaume
Parts of the body
Akụkụ ahụ mmadụ
Composition
Edemede
Food
Nri
Words
Okwu Igbo
High Tone
Ụdaelu
Low Tone
Ụdaala
Consonants
Mgbochiume
Transportation
Njem
Market Days
Ụbọsị Ahịa
Animal
Anụmanụ
Greetings
Ekele
Singular
Otu
Plural
Ọtụtụ
Countries
Obodo
Proverbs
Ilu

stay in touch

  • Email

    info@asusuigbo.net
    support@asusuigbo.net

  • Phone

    +234 913 361 9574
    +234 813 797 9944

  • Address

    45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
    143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.