• Asụsụ Igbo

    Igbo Amaka
  • Asụsụ Igbo

    Ọjemba Enwe Ilo

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

MMALITE EKPERE YUKARỊSTỊA

ORIRI IKPEAZỤ

AJA NA ÀMÀNSỌ NKE KRISTI

A na-ekpe nke a na Misa nke Oriri Ikpeazụ nke Dinwenụ.

V. Onyenweanyị nọnyere ụnụ.

R. Nọnyekwara mmụọ gị.

V. Welite nụ obi ụnụ elu.

R. Anyị ewelitela ha n'ebe Dinwenụ nọ.

V. Ka anyị nye nụ Dinwenụ Chukwu anyị ekele.

R. O kwesịrị, bụrụkwa ihe ziri ezi.

O kwesịrị ezie, bụrụkwa ihe ziri ezi, ọrụ dịịrị anyị,

na nzọpụta anyị,

na anyị ga-enye Gị ekele, oge niile,

na ebe niile, Dinwenụ, O Nna dị Nsọ,

Chineke ji ike niile, Onye dị ụwatụụwa,

site na Kristi Dinwenụ anyị.

Ya bụ ezi Ụkọchukwu dị ebighịebi.

Mgbe O hiwere ụdị aja dị ebighịebi,

O bu ụzọ chụnyere Gị Onwe Ya dị ka iheaja nzọpụta,

bịa nye anyị iwu ka anyị na-achụ ya,

na ncheta nke Ya.

Mgbe anyị na-eri ahụ Ya O jiri chụọ aja maka anyị,

a na-eme ka anyị dị ike;

mgbe anyị na-añụkwa ọbara Ọ gbafuru maka anyị,

a na-anụcha anyị.

N'ihi nke a,

anyị na-eso ndị Mmụọọma na ndị Isimmụọọma,

ha na Ukpoeze, na Ikeọchịchị,

na igwè ndị agha niile nke eluigwe,

na-ekwe ukwe otito Gị ebighịebi, na-asị :

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

More...
Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha.

More...
Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha..

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha….

More...

Vocabulary

Okwu Igbo

Vowels
Udaume
Parts of the body
Akụkụ ahụ mmadụ
Composition
Edemede
Food
Nri
Words
Okwu Igbo
High Tone
Ụdaelu
Low Tone
Ụdaala
Consonants
Mgbochiume
Transportation
Njem
Market Days
Ụbọsị Ahịa
Animal
Anụmanụ
Greetings
Ekele
Singular
Otu
Plural
Ọtụtụ
Countries
Obodo
Proverbs
Ilu

stay in touch

  • Email

    info@asusuigbo.net
    support@asusuigbo.net

  • Phone

    +234 913 361 9574
    +234 813 797 9944

  • Address

    45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
    143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.