• Asụsụ Igbo

    Igbo Amaka
  • Asụsụ Igbo

    Ọjemba Enwe Ilo

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha..

MMALITE EKPERE YUKARỊSTỊA

NNUKWU MMEMME PỤRỤ ICHE

ATỌNOTU KACHASỊ NSỌ

IHEOMIMI NKE ATỌNOTU KACHASỊ NSỌ

V.  Onyenweanyị nọnyere ụnụ.

R.  Nọnyekwara mmụọ gị.

V.  Welite nụ obi ụnụ elu.

R.  Anyị ewelitela ha n'ebe Dinwenụ nọ.

V.  Ka anyị nye nụ Dinwenụ Chukwu anyị ekele.

R.  O kwesịrị, bụrụkwa ihe ziri ezi.

O kwesịrị ezie, bụrụkwa ihe ziri ezi, ọrụ dịịrị anyị,

na nzọpụta anyị,

na anyị ga-enye Gị ekele, oge niile,

na ebe niile, Dinwenụ, O Nna dị Nsọ,

Chineke ji ike niile, Onye dị ụwatụụwa,

Gị na Nwa Gị a mụrụ naanị Ya na Mmụọ Nsọ

bụ otu Chineke, bụrụkwa otu Dinwenụ :

Ọ bụghi n'ịbu otu nke onweonye

kama ọ bụ n'atọnotu nke otu ọdịdị.

N'ihi na ihe ọbụla anyị sitere na Ngosipụta Gị

kwere banyere ebube Gị,

otu ihe ahụ ka anyị kwenyekwara banyere Nwa Gị

kwerekwa banyere Mmụọ Nsọ n'enweghị ngụbọsi ọbụla.

Ka ọ ga-abụ, a na-ekwupụta ezi Chukwu dị ebighịebi,

a na-esekpuru njirimara nke onye ọbụla n'ime Ha

na-esekpukwara ịbụotu n'ọdịdị ha

Na nhatanha n'ịdị ebube nke Ha

Onye ndị Mmụọọma na ndị Isimmụọọma na-eto,

Kerubim na Serafim nọkwa na-eto ụbọchi niile

jiri otu olu na-etiku akwụsịghị akwụsị na-asị :

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

More...
Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha.

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha….

More...

Vocabulary

Okwu Igbo

Vowels
Udaume
Parts of the body
Akụkụ ahụ mmadụ
Composition
Edemede
Food
Nri
Words
Okwu Igbo
High Tone
Ụdaelu
Low Tone
Ụdaala
Consonants
Mgbochiume
Transportation
Njem
Market Days
Ụbọsị Ahịa
Animal
Anụmanụ
Greetings
Ekele
Singular
Otu
Plural
Ọtụtụ
Countries
Obodo
Proverbs
Ilu

stay in touch

  • Email

    info@asusuigbo.net
    support@asusuigbo.net

  • Phone

    +234 913 361 9574
    +234 813 797 9944

  • Address

    45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
    143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.