• Asụsụ Igbo

    Igbo Amaka
  • Asụsụ Igbo

    Ọjemba Enwe Ilo

Na mmemme ụbochị taa kachasị nsọ...

MMALITE EKPERE YUKARỊSTỊA

ỌMỤMỤ ONYENWEANYỊ  III

ỊGBA ÓNWÈ N'IME MWEREAHỤ NKE OKWU

 A na-ekpe nke a na Misa niile nke ụbọchị oriri ọmụmụ Onyenweanyị na n'ụbọchị ọbụla n'ime izuemumeabaliasatọ ya. A na-ekpekwa ya n'ụbọchị ndị na-esote ya; ọbụladị na Misa ndị nwere Mmalite Ekpere Yukarịstịa nke aka ha, beeresọ na Misa ndị nwere Mmalite Ekpere Yukarịstịa nke aka ha metụtara iheomimi dị na Chukwu, maọbụ iheomimi nke Onweonye dị n'Otu Chineke; ya nakwa n'ụbọchị nkịtị dị n'oge mmemme ọmụmụ Onyenweanyi.

V. Onyenweanyị nọnyere ụnụ.

R. Nọnyekwara mmụọ gị.

V. Welite nụ obi ụnụ elu.

R. Anyị ewelitela ha n'ebe Dinwenụ nọ.

V. Ka anyị nye nụ Dinwenụ Chukwu anyị ekele.

R. O kwesịrị, bụrụkwa ihe ziri ezi.

O kwesịrị ezie, bụrụkwa ihe ziri ezi, ọrụ dịịrị anyị,

na nzọpụta anyị,

na anyị ga-enye Gị ekele, oge niile,

na ebe niile, Dinwenụ, O Nna dị Nsọ,

Chineke ji ike niile, Onye dị ụwatụụwa,

site na Kristi Dinwenụ anyị.

Site na Ya ka ịgba ónwè

nke wetara nzọpụta anyị si chawapụta taa.

N'ihi na, ka Okwu Gị weere adịghị ike anyị,

ọ bụghị sọọsọ na ọnọdụ ịnwụ anwụ nke mmadụ gbanwere

wee ghọọ ọnọdụ anwụ anwụ nwere ugwu,

kama site na nnwekọrịta nke a dị ịtụnanya,

o mekwara ka anyị dịwazie ebighịebi.

N'ihi nke a,

Anyị na-eso òtù ukwe ndị Mmụọọma,

were ọñụ na-ekwupụta otito Gị na-asị :

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

O bụrụ na a ga-ekpe Ekpere Yukarịstịa nke Rom, a ga-ekpekwa Ekpere Mmekọrịta Anyị na Ndị Nsọ pụrụ iche dị ka o siri dị n'ihuakwukwo ...

Na Misa Nche na nke Etitiabalị ọmụmụ Dinwenụ, a ga-ekpe :...Na mmemme anyasị a kachasị nsọ..

Bidozie n'ụtụtụ ya na n'ime izuemumeabaliasatọ a, a ga-ekpe... Na mmemme ụbochị taa kachasị nsọ...

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha...

More...
Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha.

More...
Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha..

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha….

More...

Vocabulary

Okwu Igbo

Vowels
Udaume
Parts of the body
Akụkụ ahụ mmadụ
Composition
Edemede
Food
Nri
Words
Okwu Igbo
High Tone
Ụdaelu
Low Tone
Ụdaala
Consonants
Mgbochiume
Transportation
Njem
Market Days
Ụbọsị Ahịa
Animal
Anụmanụ
Greetings
Ekele
Singular
Otu
Plural
Ọtụtụ
Countries
Obodo
Proverbs
Ilu

stay in touch

  • Email

    info@asusuigbo.net
    support@asusuigbo.net

  • Phone

    +234 913 361 9574
    +234 813 797 9944

  • Address

    45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
    143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.