-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Ezenwaanyị m na Nne m, ewere m onwe m niile nye Gị. A bịazịa, n'igosi
na ịhụnaanya m nwere n'ebe I nọ pụtara ihie, ehunyeere gị n'ụbọchị taa:anya m,
ntị m, ọnụ m, obi m, na ihe niile m bụ n'enweghị nke e wepụrụ.
Ezi Nne m, ebe ọ bụ na m bụ nke gi, debe m, chekwaba m dika ọkụ gị na ihe
I nwere.Amen.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.