-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
O Vegin Marịa dịkasịrị n’asọ. Onwenụghi onye ọ bụla gbakwutere gị k’ichebe ya; ma ọ bụ rịọ ka I nyere ya aka; ma ọ bụ k’ikwuputara ya; Ị hapụrụ ka ọgbara aka laa. Ebe m ji afọ-ọma gị aka; lezia m bụ onye njọ cheghar ị-echegha, ka m na-akwa njọ m n’iru gị, na-arịọ gị ka Ị rara m tinye na-nwa gị, biko esepụkwala-aka gị, ka-ịkpachapụrụ nzọpụta nke ndụ ebebe m anya, elelikwana O Nne nsọ nke Jesu, Arịrịọ nke onye dị ume anị, ka I chee ntị nụrụ ya, meaziri m ihe rịọrịọ Gị. Amịn.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.