-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Ekene Ezenwanyị dị asọ, Nne nke ebere, ndụ anyị, na ụsọ anyị, na nchekwube anyị, ekene! Gị k'anyị bụ ụmụ Eve achụpụrụ na-akpọku; Gị k'anyị na-ezetera ume, na-eru uru, na-akwa akwa n'ụwa anya mmiri nke a. Ya bụ tụgharịkene, O onye na-ekwuru anyị, lekwasị anyị anya ebere Gị; ma mgbe oge nchụpụ anyị a gafechara, gosi anyị nwa afọ Gị dị ngọzị bụ Jesu. O onye dị afọ ọma, dị ịhụnanya, dị ụtọ bụ Virgin Marịa.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.