-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Ṅụrịwa Ezenwanyị nke eligwe Alleluia
N’ihi na onye I kwesịrị ịmụnụ Alleluia
E sila n’ọnwụ bilite otu o siri kwu Alleluia
Rịọwara anyị Chineke arịrịọ Alleluia
Ṅụrịwa, Goriwe Virgin Marịa Alleluia
N’ihi na onye nwe anyị esila n’ọnwụ bilite ezie Alleluia
Ayịyịọ
O Chineke onye si na mbilite n’ọnwụ nwa Gị, Onyenweanyị Jesu Krisiti, kwere inye ụwa aṅụrị; biko mee ka anyị si na aka nne ya Virgin Marịa nweta aṅụrị nke ndụ ebebe. Site n’otu Krisiti ahụ Onyenweanyị. Amịn.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.