-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
O Obi Uru na Obi dị Ocha Maria, jupụtara n'idi ọcha na idi asọ,
kpuchite mkpụrụobi mu site na nchekwa nke iboụ Nne gị. Ya bụ, ọ bụrụ na
mụkwudosie ike n'ige nti n'olu nke Jesu, ka m na-anabata ihụnaanya Ya
bịa hube isi n'ime Uche nke ibu Chukwu ya.
Achọrọ mụ, O Nne m, ịdịna-akwụba n'ihu mu oge niile orụ ahụ ị ruru n'ime
ọrụ nke nzọpụta, ka m wee na-anowanye Obi gị yana Obi Nnwa gị bụ Chukwu
nke jịkọrọ ọinụ n'ihe niile nso site na ndụ m na-ebi.
Kedo mụ n'Obi a site n'eziomume gị na Uru gị.Chekwaba mụ oge niile. Amen.
Luis Maria Di Monfot Di Aso
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.