-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Chukwu m, were m ka m bụrụ onye e doro nsọ ga na-efe Gị.Enye m Gị ahụ m ka ọ dị ọcha, dị arụghị arụ. Enye m Gị Obi m ka ọ na-ahụ Gị n'anya mgbe niile.
Enyem Gi onwe m, ma m dị ndụ na m nwụrụ anwụ ka m bụrụ nke gị ebighi ebi ebighi ebi. Amen
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.