• Asụsụ Igbo

    Igbo Amaka
  • Asụsụ Igbo

    Ọjemba Enwe Ilo

OMUME NKE IDO NSỌ


O Jesu tọnarịcharaụtọ, onye mgbapụta ọha niile, lekwasị anyị anya ndị ji obi umeala sekpuru n'ihu alter gị. Nke gị ka anyị bụ, Mee ka anyị na gị dị mma nke ọma, lee anya ebe onye anọna taa ka o were uche aka ya chedo onwe ya nso, nyere Obi gị kacha nsọ.Ha hiri nne bu ndi na-amaghi Gi.Ha hiri nne bụ ndị na-eleli gị na-ajụ gị ajụ. Meere ha niile ebere, Jesu kacha ebere dooro ha niile nye Obi nsọ gị. 
Bụrụ Eze, Oseburụwa, ọ bụghị so Eze ndị kwerenụ na-ajụbeghi gị, ka ị bụrụazị Eze Oseaka ndị gbalahara gị, ka ị kwe ka ọ ghara ite aka ka ha lọta n'ụlọ be Nna ha maka ha anwụfue n'ahụhụ na mkpa.


Bụrụ Eze ndị nkuzi hiere  ụzọ site na nkewa. Kpọghachie ha azụ ka ha bịa genye ugbo n'otu nke eziokwu na ịdị n'otu nke okwukwe ka ọ ghara ite aka ka ọ bụrụ naanị otu ụlọ igwe atụrụ na onye nche atụrụ dị. Bụrụazị Eze ndị niile danyere n'etiti omume ndị gboo nke ndị ya na-akwụghị ọtọ, ajụkwala ịkpọpụta ha n'ọchịchịrị ka ha bata n'ime ihe nke alaeze nke Chukwu.
O Chukwu, chụsaara Nzụkọ gị ịhe egwu niile ka ọ nwere onwe ya, nye mba niile ndokwa na udo. Ka ị mee ka otu olu na-eti ka ụwa niile ha, na-asị; "Otito dịrị obi Chukwu anyị si wee nweta nzọpụta na Otito na nsọpụrụ dịrị ya ebighi ebi." Amen 

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha..

More...
Ahụrụ m Gị na-anya karịcha ịhe nile

Ahụrụ m G

More...
O Chukwu nke m, o wutere m n'obi

More...
Jesu, Marịa ahụrụ m unu n'anya, zopụtanị

More...
Beti Petiit bụ onye nwere obi umeala.

More...
O Nne kwesịrị ịtụnaanya, were m nye Nnwa

More...
Ọ dị mkpa nke ukwuu Jesu Kristi Eze

More...
Nkwụsi nke Iri na Atọ

More...
.Aga Mụ enye ha amara ahụ nke

More...
Anyị chekwubere ịnwetazu ịhe

More...
Ka Aha Chineke kasị dị Asọ - kasị

More...
Sitere n'aka Teriza di asọ nke Nnwa

More...
Aririọ n'Ihu Obe Dị Asọ

More...
Mkpụrụobi Kristi, doo m nsọ.

More...
Nna dị Ebeebe, anyị ejiri obi umeala

More...
Mkpụrụobi ndi na-esi na Pọgatri

More...

Vocabulary

Okwu Igbo

Vowels
Udaume
Parts of the body
Akụkụ ahụ mmadụ
Composition
Edemede
Food
Nri
Words
Okwu Igbo
High Tone
Ụdaelu
Low Tone
Ụdaala
Consonants
Mgbochiume
Transportation
Njem
Market Days
Ụbọsị Ahịa
Animal
Anụmanụ
Greetings
Ekele
Singular
Otu
Plural
Ọtụtụ
Countries
Obodo
Proverbs
Ilu

stay in touch

  • Email

    info@asusuigbo.net
    support@asusuigbo.net

  • Phone

    +234 913 361 9574
    +234 813 797 9944

  • Address

    45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
    143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.