-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Gbabalụ anyị ọgụ n'ụbọchị ọgụ Maịkel dị asọ onye isi ndị mmụọ-ọma.
Buru onye nche anyị na afọ njọ na-agbamonya nke ajọ mmụọ, Ka Chukwu gbodo ha.
Anyị ji obi umeala arịọ ma-ngị ọchị agha ndị agha nke eligwe,
site n'ike nke Chukwu kwara Satan (Ekwensu) na-ajọ mmụọ-ozi ya nye n'ọkụ, mmụọ ndị n'efegharị
n'ụwa na-achọ mkpụrụ obi ha ga esekpuru.
R. Amen.
Obi nso nke Jesu R Mere anyi ebele.
Obi nso nke Jesu R. Mere anyi ebele
Obi nso nke Jesu R. Mere anyi ebele.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.