-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Nedu,O Jesu, kasi afọ-ọma n'ụsọ ewere m onwe m sekpuru
nihu Gi,n'ariọ Gi, na nnukwu agụ nke nkpụrụ obi m,ka l tinye n'ime obi m ike nmetụ
nke okwukwe,na nchekwu-be, n'ihụnanya, n'ezigbo ebere maka njọ m,
n'izuzu siri ike nke nmeghari, ka m nọ ugbu a,
n'eche, n'elo n'ime obi m ma-ka onya isa nke Gi di
oke ọnụ na nnukwu ebere na nwute nke nkpuru obim.
N'otu ihu ahụ ka m n'ahụ ọnya Ngi di oke ọnụ
anya,anamecheta ihe nu onye Amụma,
bu David kwuru n'aha Gi n'ebe l nọ si:'Ha kpopuru aka m n'ukwu m gua ọkpụkpụ m nile ọnụ'.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.