-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
1. Onye ọbụla ga-akwudosi ike were ikpe rọzarị na-asọpụụrụ m ga-enweta amara pụtara ihe.
2. Ana mụ ekwe ndị niile ga-ekpe rozarị nkwa ịnweta nchekwa m pụrụ iche tịnyeere amara nke kachasinụ.
3. Rọzarị ga-abụ ịhe ga-enye nchekwa siri ike n'ebe ọkụmmụọ dị. O ga-emebi ajọọmume bịazị mee ka njọ benata. Rọzarị ga-eme ka nkuzi asị ghara įdizi ire.
4. Rọzarị ga-ewetaara mkpụrụobi ndị mmadụ ebere nke Chukwu n'ebe ọ dị ukwuu,biazi mee ka eziomume na eziọrụ na-abawanye.Rọzarị ga-ewepụ n'ime obi ndị
mmadụ,ịhụnaanya ahụ nke ha nwere n'ebe ụwa dị, na ihe diga n'ime ya n'enweghị isi, bia welite obi ha n'inwe agụụ maka ihe nke dị ebeebe. Ndị
mmadụ pụrụ isite n'ụzọ dị etu a nweta ịdị asọ nke ha.
5. Onye ọbụla nyere mụ onwe ya site n'ikpe rọzarị agaghị ala n'iyi.
6 agaghị anwụ anwụ na-adịghị nkwadobe.Chineke agaghị ata onye ahụ ahụhụ n'ihi ikpe nkwụmọọtọ ya. O bụrụ na ọ na-eme ezigbo omume, ọ ga-anọgide
n'amara Chineke,nke ga-eme ka o tosi etosi ịnweta ndụ ebeebe.
7. Onye ọbụla ga-eji obi ya niile na-ekpe rọzarị ga-anatarịrị sakramentị ahụ ga Uka na-enye tupu ọ nwụọ.
8. Chịneke ga-enye ndị niile kwudosiri ike na-ekpe rọzarị ihe ya na ụba amara ya. Nke a ga-abụ oge ha dị ndụ na oge ha ga-anwụ. Ọbụru na ha nwusịa,
ha ga-esonye ozigbo n'erere ndị nsọ na Paradaịs.
9. Aga m azọpụta ndị niile na-ekpe rọzarị nke ọma na pọgatrị.
10.N'eluigwe, ndị bụ ezigbo umu nke rọzarị ga-enweta ebube di elu.
11.Site n'ikpe rọzarị, ị ga-enweta ihe niile i rịọrọm.
12.Aga mụ enyeere ndi niile na-enye aka igbasa rọzarị aka na mkpa ha niile.
13.Ndị niile na-arịọ arịrịọ site na rọzarị ga-enwe ike niile nke eluigwe dịka ndị ga na-arịọtaara ha arịrịọ, oge ha dị ndụ na oge ha ga-anwụ.
Nke a bụ ịhe m natara n'aka Nnwa m, bụ Chukwu.
14.Ndị nille na-ekpe rọzarị bụga ụmụ m. Ha bụkwa umunne so otu Nnwa m, Jesu Krist.
15.Ịdị na-enye oge maka rozarị mụ bụ nnukwu akara na-egosi mkpụrụ a ga-azopụta
MMALITE EKPERE YUKARỊSTỊA OGE OLILEANYA ỌBỊBỊA KRISTI II A na ekpe mmalite ekpere Yukarịst
More...Ahụrụ m Gị na-anya karịcha ịhe nile Eji mụ obi m niile chegharịa Na mmehie m mehiere Gị
More...O Chukwu nke m, o wutere m n'obi nke ukwuu maka njọ m niile. Nihi ha, ekwesịrị m ịta ahụhụ
More...1. Poopu Pọlu nke isii kwuru sị, “Missa bụ usoro ekpere kasị wee zuo oke." 2. Onyenweany
More...Emume Maka Obi Uru na Obi dị Ocha Marịa Ka ọnwa Disemba dị n'ụbochị iri abụo na ise n'
More...O Amamiihe dị Ebeebe weere Ahụ O Jesu dịkarịsịrị ụtọ na ịhụnaanya. I bụ ezi Chukwu na ezi Mmad
More...Ọ dị mkpa nke ukwuu Jesu Kristi Eze nke Ebube a bịara n'Udo.+Chịneke bụụrụ Mmadụ.+ E mere Okwu ah
More...Nke a bụ Ųzọ nke Obe ndị Fada (ndi monk) ndi otu nke Fransis dị asọ na-agu, ma ha norọ na njem) N
More...Nkwa ahụ bụga 1. Aga Mụ enye ịhe ọbụla e ji okwukwe wee rịọ M oge a na-eme Uzọ nke Obe. 
More...Jesu gwara Fọstịna si,“N'elekere atọ rịọ ebere mụ,ọ kachasị maka ndị njọ. Obụl
More...Ka Aha Chineke kasị dị Asọ - kasị dị Nsọpuru -kasị dị Nsekpuru - kasị dị Omimi - kasị d
More...Sitere n'aka Teriza di asọ nke Nnwa-Jesu na Ihu-di-Aso O Jesu, n'ime nnukwu ahụhụ na ọnwụ Gi
More...Aririọ n'Ihu Obe Dị Asọ Lee,O Jesu kacha afọọma na utọ, ewere mu onwe m sekpuru n'ihu Gi,
More...Mkpụrụobi Kristi, doo m nsọ. Ahụ Kristi, zọputa m. Ọbara risti, juputa n'ime m. Mmiri si n'
More...Nna dị Ebeebe, anyị ejiri obi umeala hunyeere Gị nsonye anyị na nke mmadu niile no n'uwa,site na mbido ru
More...Mkpụrụobi ndi na-esi na Pọgatri apụta n'oge nhụghari Achicha na Mmanya nke Masi na-adi oriri nke Onyenw
More...
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.