-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Ekwe m na Chukwu, Nna pụrụ ime ihe nile, Onye kere eligwe na ala, ya na Jesu Kristi otu Nwa Ya Eze anyị, Onye atụrụime Ya
site n'ike Nke Mụọ Nsọ, a mụọ Ya na Virgin Maria, Ọ taa ahụhụn'oge nke Pontius Pilate, akpọdo Ya n'obe, Ọ nwụọ, e lie ya, o zida na mụọ, n'ụbọchịnke atọ, O sikwa na ndịnwụrụanwụpụta, Ọrọgoro n'eligwe, Ọnọdụ n'aka nri Chukwu Nna, Onye pụrụ ime ihe nile; n'ebe ahụk' Ọgesi bịa g’ekpe ndịdịndụna ndịnwụrụ- anwụ. Ekwe m na Mụọ-nsọ na Nzukọ Nsọ Katọlik, na nmekọ nke dị Nsọ, na Mgbahara nke njọ, na mbilite n'ọnwụ nke ahụ, na ndụ ebebe. Amịn.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.