-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Gbabara anyị ọgụ n’ụbọchị ọgụ Michael dị asọ onye isi ndị mmụọ-ọma; bụrụ, n’obi ọma gị, onye nche anyị n’ọgụ nke a anyị na ajọọ mụọ na-alu. Ka Chukwu kwatuo ha. Nke a k’anyị ji obi ume anị arịọ, ma gị ọchịagha nke eluigwe, site n’ike nke Chukwu, kwara Ekwensu na-ajọ mmụọ nile tinye n’ọkụ mmụọ ndị n’efegharị n’ụwa na-achọ mkpụrụ obi ha ga-arafu. Amịn.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.