-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Amamịịhe nke Isi dị Asọ, dube m n'ụzọ m niile.
O Ihunaanya nke Obi dị Asọ, were oku Gị rie m.
Kpee Otito dịrị Nna . . . (ugboro ato) iji sọpụrụ Uche nke Chịneke,
Ikenke Ncheta dị na Chịneke,na Ike nke Nghọta dị na Chịneke.
O Ukpoeze nke Amamịịhe Chịneke na nke Ike Obi dị Asọ; ka akọnauche niile
mara Gį,
ka obi niile hụ Gị n'anya,
ka ire niile too Gị,
site ugbu a ruo ebighi ebi. Amen.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.