-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Sitere n'aka Teriza di asọ nke Nnwa-Jesu na Ihu-di-Aso
O Jesu, n'ime nnukwu ahụhụ na ọnwụ Gi,I ghọọrọ “onye a jụrụ ajụ
na Mmadụ Uru." Asọpụụrụ mụ ihu Gị dị Asọ nke na-achawapụta n'imamma
na n'idi nwayọọ nke I jiri bụrụ Chukwu. N'ime ọdidi Gị a e metọsiri
emetọ kamna-ahụta Thụnaanya Gi na-enweghi ube. O na-agụ mụ agụụ įhụ
gi n'anya na ime ka a hụ Gi n'anya..··
Kwenụ ka mụ hụ Ihu Gi di Ebuben'Eluigwe.Amen.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.