-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Ka Aha Chineke kasị dị Asọ - kasị dị Nsọpuru -kasị dị Nsekpuru - kasị dị
Omimi - kasị dị Amasịamasị - nara Otito - Ngọzị - Įhunaanya -Ofufe -
na Ebube - oge niile - n'eluigwe - n'elu uwa -
na n'okpuru uwa -
site n'ihe niile Chineke kere eke -
na site n'Obi dị
Asọ nke Onyenweanyi Jesu Kristi -
nọ n'ime Sakramentị ahu Dịkarịsịrị asọ - dị n'Olta. Amen.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.