• Asụsụ Igbo

    Igbo Amaka
  • Asụsụ Igbo

    Ọjemba Enwe Ilo

.Aga Mụ enye ha amara ahụ nke

Nkwa ahụ bụga

1. Aga Mụ enye ịhe ọbụla e ji okwukwe wee rịọ M oge a na-eme Uzọ nke Obe.  
2. Ana Mụ ekwe ndị ọbụla na-aga Uzọ nke Obe kwa oge nkwa ndụ Ebeebe.
3. Aga Mụ anọnyeere ha, bịa na-enyeere ha aka n'ebe niile n'oge ndụ ha, ma ọ kachasịn'oge ọnwụ.
4. Site n'Uzọ nke Obe, a ga-ehichasị njọ ha niile, ọbụladị na ọ dị ukwuu karịa ire ata dị n'ọhia, ma ọ bụ karịa mkpụrụ aja dị n'osimiri. 
(Mata: Nkwa nke a ewepụghị iwu ikwuputa nnukwu njo niile tupu anyị enwee ike ịnata Oriri dị aso.
5. Ndị niile na-ekpe Uzo nke Obe oge niile ga-enwe ebube pụrụ iche n'eluigwe.
6. Ọ bụrụ na ha gara Pọgatrị n'ezie, aga Mu azọpụta ha n'ebe ahụ n'ụbọchị Tuuzidee ma ọ bụ Frajdee na-esote ụbọchị ha nwụrụ.
7. Aga Mụ agọzị ha n'Uzọ nke Obe ọbụla.Ngọzị Mụ ga-adinyeere ha n'ebe ọbụla ha nọ n'ụwa, ma ka ha nwụsịrị, ọ ga-esonyeere ha n'eluigwe, ebeebe.
8. Agaghị Mu ekwe ka ekwensu nwaa ha n'oge ha ga-anwu, n'ihi na aga Mu anapu ya ike ya, ha abịazị zuo ike n'aka M.
9. Aga Mụ emebeere onye obụla n'ime ha iko Achịcha dị ndụ, nke Ọ ga-amasị Mụ ịdị na-awunye amara M n'ime ya. Nke a ga-abụ ma ha were ịhụnaanya zuru 
oke na-eme Uzọ nke Obe.  
10.Dịka M na-elegide ndị niile na-ekpe Uzọ nkwadobe mgbe niile ichekwa ha.
11.Etu ahu M sịrị koro n'elu Obe, n'ọnọdụ ahụka M ga-adị wee na-anonyeere ndị niile na-eme Uzọ nke Obe oge niile.
12.Aga Mụ enye ha amara ahụ nke ga-eme ka ha ghara imezi nnukwu njọ ọzọ. N'ihi nke a, ha agaghi enwe ike ịkewapụ onwe ha n'Ahụ M.
13.Maka ndị niile kwanyeere Mu ugwu site n'ime Uzọ nke Obe oge ndu ha, ọnwu ga-abuụrụ ha ịhe anurị n'ihi na aga Mu akasi ha obi site n'ọbibia M,
 anyị esoro laa n'eluigwe.
14.Oge ọbula ha rịọrọ maka ịnyeaka,Mkpụrụobi M ga-adị nkwadobe ịnyeere ha aka na ịbụụrụ ha  ịhe nchedo.

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha..

More...
Ahụrụ m Gị na-anya karịcha ịhe nile

Ahụrụ m G

More...
O Chukwu nke m, o wutere m n'obi

More...
Jesu, Marịa ahụrụ m unu n'anya, zopụtanị

More...
Beti Petiit bụ onye nwere obi umeala.

More...
O Nne kwesịrị ịtụnaanya, were m nye Nnwa

More...
Ọ dị mkpa nke ukwuu Jesu Kristi Eze

More...
Nkwụsi nke Iri na Atọ

More...
.Aga Mụ enye ha amara ahụ nke

More...
Anyị chekwubere ịnwetazu ịhe

More...
Ka Aha Chineke kasị dị Asọ - kasị

More...
Sitere n'aka Teriza di asọ nke Nnwa

More...
Aririọ n'Ihu Obe Dị Asọ

More...
Mkpụrụobi Kristi, doo m nsọ.

More...
Nna dị Ebeebe, anyị ejiri obi umeala

More...
Mkpụrụobi ndi na-esi na Pọgatri

More...

Vocabulary

Okwu Igbo

Vowels
Udaume
Parts of the body
Akụkụ ahụ mmadụ
Composition
Edemede
Food
Nri
Words
Okwu Igbo
High Tone
Ụdaelu
Low Tone
Ụdaala
Consonants
Mgbochiume
Transportation
Njem
Market Days
Ụbọsị Ahịa
Animal
Anụmanụ
Greetings
Ekele
Singular
Otu
Plural
Ọtụtụ
Countries
Obodo
Proverbs
Ilu

stay in touch

  • Email

    info@asusuigbo.net
    support@asusuigbo.net

  • Phone

    +234 913 361 9574
    +234 813 797 9944

  • Address

    45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
    143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.