• Asụsụ Igbo

    Igbo Amaka
  • Asụsụ Igbo

    Ọjemba Enwe Ilo

Aga Mụ enye ha amara ahụ nke

Nkwa ahụ bụga
1. Aga Mụ enye ịhe ọbụla e ji okwukwe wee rịọ M oge a na-eme Uzọ nke Obe.  
2. Ana Mụ ekwe ndị ọbụla na-aga Uzọ nke Obe kwa oge nkwa ndụ Ebeebe.
3. Aga Mụ anọnyeere ha, bịa na-enyeere ha aka n'ebe niile n'oge ndụ ha, ma ọ kachasịn'oge ọnwụ.
4. Site n'Uzọ nke Obe, a ga-ehichasị njọ ha niile, ọbụladị na ọ dị ukwuu karịa ire ata dị n'ọhia, ma ọ bụ karịa mkpụrụ aja dị n'osimiri. 
(Mata: Nkwa nke a ewepụghị iwu ikwuputa nnukwu njo niile tupu anyị enwee ike ịnata Oriri dị aso.
5. Ndị niile na-ekpe Uzo nke Obe oge niile ga-enwe ebube pụrụ iche n'eluigwe.
6. Ọ bụrụ na ha gara Pọgatrị n'ezie, aga Mu azọpụta ha n'ebe ahụ n'ụbọchị Tuuzidee ma ọ bụ Frajdee na-esote ụbọchị ha nwụrụ.
7. Aga Mụ agọzị ha n'Uzọ nke Obe ọbụla.Ngọzị Mụ ga-adinyeere ha n'ebe ọbụla ha nọ n'ụwa, ma ka ha nwụsịrị, ọ ga-esonyeere ha n'eluigwe, ebeebe.
8. Agaghị Mu ekwe ka ekwensu nwaa ha n'oge ha ga-anwu, n'ihi na aga Mu anapu ya ike ya, ha abịazị zuo ike n'aka M.
9. Aga Mụ emebeere onye obụla n'ime ha iko Achịcha dị ndụ, nke Ọ ga-amasị Mụ ịdị na-awunye amara M n'ime ya. Nke a ga-abụ ma ha were ịhụnaanya zuru 
oke na-eme Uzọ nke Obe.  
10.Dịka M na-elegide ndị niile na-ekpe Uzọ nkwadobe mgbe niile ichekwa ha.
11.Etu ahu M sịrị koro n'elu Obe, n'ọnọdụ ahụka M ga-adị wee na-anonyeere ndị niile na-eme Uzọ nke Obe oge niile.
12.Aga Mụ enye ha amara ahụ nke ga-eme ka ha ghara imezi nnukwu njọ ọzọ. N'ihi nke a, ha agaghi enwe ike ịkewapụ onwe ha n'Ahụ M.
13.Maka ndị niile kwanyeere Mu ugwu site n'ime Uzọ nke Obe oge ndu ha, ọnwu ga-abuụrụ ha ịhe anurị n'ihi na aga Mu akasi ha obi site n'ọbibia M,
 anyị esoro laa n'eluigwe.
14.Oge ọbula ha rịọrọ maka ịnyeaka,Mkpụrụobi M ga-adị nkwadobe ịnyeere ha aka na ịbụụrụ ha  ịhe nchedo.

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha..

MMALITE EKPERE YUKARỊSTỊA OGE OLILEANYA ỌBỊBỊA KRISTI II A na ekpe mmalite ekpere Yukarịst

More...
Ahụrụ m Gị na-anya karịcha ịhe nile

Ahụrụ m Gị na-anya karịcha ịhe nile Eji mụ obi m niile chegharịa Na mmehie m mehiere Gị

More...
O Chukwu nke m, o wutere m n'obi

O Chukwu nke m, o wutere m n'obi nke ukwuu maka njọ m niile. Nihi ha, ekwesịrị m ịta ahụhụ

More...
Jesu, Marịa ahụrụ m unu n'anya, zopụtanị

1. Poopu Pọlu nke isii kwuru sị, “Missa bụ usoro ekpere kasị wee zuo oke." 2. Onyenweany

More...
Beti Petiit bụ onye nwere obi umeala.

Emume Maka Obi Uru na Obi dị Ocha Marịa Ka ọnwa Disemba dị n'ụbochị iri abụo na ise n'

More...
O Nne kwesịrị ịtụnaanya, were m nye Nnwa

O Amamiihe dị Ebeebe weere Ahụ O Jesu dịkarịsịrị ụtọ na ịhụnaanya. I bụ ezi Chukwu na ezi Mmad

More...
Ọ dị mkpa nke ukwuu Jesu Kristi Eze

Ọ dị mkpa nke ukwuu Jesu Kristi Eze nke Ebube a bịara n'Udo.+Chịneke bụụrụ Mmadụ.+ E mere Okwu ah

More...
Nkwụsi nke Iri na Atọ

Nke a bụ Ųzọ nke Obe ndị Fada (ndi monk) ndi otu nke Fransis dị asọ na-agu, ma ha norọ na njem) N

More...
Aga Mụ enye ha amara ahụ nke

Nkwa ahụ bụga 1. Aga Mụ enye ịhe ọbụla e ji okwukwe wee rịọ M oge a na-eme Uzọ nke Obe. 

More...
Anyị chekwubere ịnwetazu ịhe

Jesu gwara Fọstịna si,“N'elekere atọ rịọ ebere mụ,ọ kachasị maka ndị njọ. Obụl

More...
Ka Aha Chineke kasị dị Asọ - kasị

Ka Aha Chineke kasị dị Asọ - kasị dị Nsọpuru -kasị dị Nsekpuru - kasị dị Omimi - kasị d

More...
Sitere n'aka Teriza di asọ nke Nnwa

Sitere n'aka Teriza di asọ nke Nnwa-Jesu na Ihu-di-Aso O Jesu, n'ime nnukwu ahụhụ na ọnwụ Gi

More...
Aririọ n'Ihu Obe Dị Asọ

Aririọ n'Ihu Obe Dị Asọ Lee,O Jesu kacha afọọma na utọ, ewere mu onwe m sekpuru n'ihu Gi,

More...
Mkpụrụobi Kristi, doo m nsọ.

Mkpụrụobi Kristi, doo m nsọ. Ahụ Kristi, zọputa m.  Ọbara risti, juputa n'ime m. Mmiri si n'

More...
Nna dị Ebeebe, anyị ejiri obi umeala

Nna dị Ebeebe, anyị ejiri obi umeala hunyeere Gị nsonye anyị na nke mmadu niile no n'uwa,site na mbido ru

More...
Mkpụrụobi ndi na-esi na Pọgatri

Mkpụrụobi ndi na-esi na Pọgatri apụta n'oge nhụghari Achicha na Mmanya nke Masi na-adi oriri nke Onyenw

More...

Vocabulary

Okwu Igbo

Vowels
Udaume
Parts of the body
Akụkụ ahụ mmadụ
Composition
Edemede
Food
Nri
Words
Okwu Igbo
High Tone
Ụdaelu
Low Tone
Ụdaala
Consonants
Mgbochiume
Transportation
Njem
Market Days
Ụbọsị Ahịa
Animal
Anụmanụ
Greetings
Ekele
Singular
Otu
Plural
Ọtụtụ
Countries
Obodo
Proverbs
Ilu

stay in touch

  • Email

    info@asusuigbo.net
    support@asusuigbo.net

  • Phone

    +234 913 361 9574
    +234 813 797 9944

  • Address

    45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
    143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.