-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
Emume Maka Obi Uru na Obi dị Ocha Marịa
Ka ọnwa Disemba dị n'ụbochị iri abụo na ise n'afọ 1909, Onyenweanyị zịgaara
otu onye a na-akpọ Beti Petit ozi ntukwasịobi sị, "Kuziere ndị mmadu ka
ha hụ Obi Nne Mụ n'anya, nke Uru ahu mawara M Obi mawakwaaziri."
Beti Petiit bụ onye nwere obi umeala. O bụ onye Nne mụrụ ya ka ọnwa Jenuari
di n'ụbọchị iri abụo na atọ n'afọ 1870.
Ka ọnwa Maachi dị n'iri abụọ na ise na 1912,Nneanyi dị aso biakwutere
ya n'oge emume Awa dị nsọ sị ya, “Akporo mụ onwe m-Nwaanyi
A Tury Ime Ya n'Ejighị Njọ. Ma n'ebe ị no, ana mụ akpọ onwe m-Nne
nke Obi Uru. Aha ọtụtụ nke a sitere n'Obi Nnwa m masịrị mu karịa ndị ọzọ
niile.Dịka ọ na-agbasa n'ebe niile, a ga-enye amara di icheiche maka ebere,
maka ndu nke mmụọ ịdị ọhụrụ, na maka nzọam there pụta.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.