• Asụsụ Igbo

    Igbo Amaka
  • Asụsụ Igbo

    Ọjemba Enwe Ilo

Gịnị Kpatara Anyị Ga-eji Na-ekpe

1. Aha a na-etu Nne anyị di asọ dị otu narị na iri na asaa. Na Fatima ka ọ họtara aha ọtutu nke a bu Nne nke Rozarị.

2. Otu onye dị asọ aha ya bụ Francis de Sales siri na ụzọ kachasịnụ isi kpee ekpere bụ ikpe Rozari.
3. Tọmọs Akwaịnas dị asọ ziri ndị mmadụ oziọma ụbọchị iri anọ gbasara Ekele Marịa n'obodo Rom dị n'Itali
4. Jọn Viani dị asọ,onye bụ nna ndị ụkọchukwu na eji Rozari ya n'aka oge nile
5. Poopu Adrian nke isii sirj, “Rozarị bụ ihe eji ata Ekwensu ahụhụ."  
7. Padre Pio, bu onye ụkọchukwu ahụ nke nwetara ọnya ise nke Jesu n'ahụ ya siri,“Rozarị bụ ihe e ji alụ ọgụ."
8. Poopu Lio nke iri abụọ na atọ dere akwụkwọ itoolu gbasaara Rozarị.
9. Poopu Jọn nke iri na atọ kwuru okwu maka Nneanyị dị asọ na Rozarị ugboro iri atọ na asatọ. O na-ekpere dikeedi iri na ise kwa ụbọchị oge ọ dị ndụ

10.Otu onye dị asọ aha ya bụ Luis Maria de Mọnfọt dere n'akwụkwọ sį, “Rozarị bụ ihe ahụkasị sie ike e ji alụ ọgu nke pụrụ imetụ Obi Jesu, Onye nzọpụta anyị,
 onye nke huru Nne ya n'anya."

11.Poopu Payọs nke itoolu kwuru okwu gbasaara rozarị dịka ịhe dị ike iji nweta amara n'aka Chukwu sị, “N'ime ekpere niile Uka nyere nkwado, ọ nwebeghị
 nke nwetara ọtutu oru ebube dịka ekpere nke Rozarị kasị dị asọ."
12.A bịa na nchekwa ezinaụlọ, Poopu Payọs nke iri na anọ kwuru sị, “O nweghi ụzọ kasịmma isi wee kpọtute ngọzị nke Chineke n'ezinaụlọ ... karịa ikpe Rozarị
 kwa ubọchị.”
13.Anyị agaghi egbu oge ikwuputakwa ọzọ, na anyị nwere nnukwu ntukwasiobi n'ebe Rozarị kasị asọ dị maka ịgwọ ajọ ihe  
juputara n'oge nke anyị." O bụ Poopu Payọs nke iri na abụọ kwuru nke a.

KA ANYI HUNYEERE VEJIN DI NGOZI

More...
IFE NKE KPAKPANDO

More...
EKELE MARIA NKE OLAEDO

More...
Arịrịọ A Na-arịọ Nne Anyị Dị Asọ

More...
Gịnị Kpatara Anyị Ga-eji Na-ekpe

More...
EKELE MARIA NKE OLAEDO

More...
Arịrịọ A Na-arịọ Nne Anyị Dị Asọ

More...
Nkwa Nke Iri na Ise Vejin Marịa

More...

Vocabulary

Okwu Igbo

Vowels
Udaume
Parts of the body
Akụkụ ahụ mmadụ
Composition
Edemede
Food
Nri
Words
Okwu Igbo
High Tone
Ụdaelu
Low Tone
Ụdaala
Consonants
Mgbochiume
Transportation
Njem
Market Days
Ụbọsị Ahịa
Animal
Anụmanụ
Greetings
Ekele
Singular
Otu
Plural
Ọtụtụ
Countries
Obodo
Proverbs
Ilu

stay in touch

  • Email

    info@asusuigbo.net
    support@asusuigbo.net

  • Phone

    +234 913 361 9574
    +234 813 797 9944

  • Address

    45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
    143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.