-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
O Chukwu nke m, o wutere m n'obi nke ukwuu
maka njọ m niile. Nihi ha, ekwesịrị m ịta ahụhụ
ebeebe n'ọkụmmụọ. Ma nke kasị nke bụ na
emejọọla m Gį, Chịneke m, Onye dizu mma, ma
kwesịkwaazị ịhụnaanya m niile. Eji mụ obi m
kpebie site n'enyemaaka nke amara Gị,
ịkwụpụta njọ m, ime ọpịpịa maka ha, izere ohere
ọbụla na-edụba na njọ, ma gharaazị imezi njọ
ọzọ.Amen
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.