-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
O Okooko osisi nke Kamel mara mmal I bụ Vain ahu na-amịkarịsị mkpụrụ, Imamma nke Eluigwe,Ngị onye mụtara Nnwa nke Chukwu ma ka brin nke a m nwere.
O kpakpando nkeosimiri,gosi
m na I bụ nne m, nyeere mụ aka ma chekwaba m.
O Marịa, a turu ime ya na-ejighi njọ; Rịọwaara anyị bu ndị gbakwutere gị arịrịọ.
Nne na imamma nke Kamel; Rịọwaara anyị arịrịọ.
Vejin, Okooko osisi nke Kamel; Rịọwaara anyị arịrịọ.
Nne nke ndị niile na-eyi skapula; Rịọwaara anyị arịrịọ.
Nchekwube nke ndị niile yi skapula wee nwụo; Rịọwaara anyị arịrịọ.
Josef dị asọ, enyi nke Obí dị asọ; Rịọwaara anyị arịrịọ.
Josef dị asọ, Di Marịa dị ọcha; Rịọwaara anyị arịrịọ.
Josef dị asọ, Nna anyị; Rịọwaara anyị arịrịọ.
O Obi Marịa dị utọ; Buru mgbaputa anyi.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.