-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
JAW
àgbà
DRUM
ịgbà
 TIME
mgbè
VEHICLE
úgbọ
VOMIT
ágbọọ
BOX
ìgbé
CAVE
ọgbà
WRESTLING
mgbá
FUNNEL
mgbụgbá
BELL
mgbụrịgbá
BAG
àkpà
LUMP
ákpụ
JUDGEMENT
íkpé
BONE
ọkpụkpụ
LEATHER
ákpụkpọ
NECESSITY/NEED
mkpà
SCISSORS
mkpà
HUNCHBACK
mkpúmkpú
SHORTNESS
mkpụmkpụ
EYE
ányá
MIRROR
ènyò
TRAP
ọnyà
PERSON
ónyé
SORE
ọnyá
YESTERDAY
ụnyàá
GIFT
ònyìnyé
1AM
elekere mbụ nke ụtụtụ
5AM
elekere ise nke ụtụtụ
7AM
elekere asaa nke ụtụtụ
9AM
elekere itoolu nke ụtụtụ
WAR
ághá
ALLIGATOR
ághụ
TRICK
ághụghọ
LOSS/MISFORTUNE
ọghọm
OPEN
óghē
GAP
óghērē
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.