-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
HOW ARE YOU ?
kèdụ?
IT'S WELL
Ọ dị mmā.
HOW ARE THINGS ?
kèdụ kà ọ dị?
IT'S WELL
Ọfụmá.
HOW IS YOUR FAMILY/PEOPLE?
kèdụ màkà ńdị bē gị?
EVERYONE IS WELL
há nọchà.
HOW IS YOUR FAMILY / PEOPLE?
kèdụ màkà ńdị bé únù?
EVERYONE IS WELL
há dịchà mmā.
HOW IS YOUR FAMILY / PEOPLE?
Ńdị bē gị kwānụ?
EVERYONE IS WELL
ónyé ọ bụlà dị mmā
HOW IS YOUR PEOPLE ?
Ńdị bé únù kwánụ?
NO PROBLEM AT ALL
Ńsògbú ádịghị / Ńsògbú ádịrọ
HOW ARE YOU ?
Ịmé àgáā?
I AM WELL
ádị m mmā
HOW ARE YOU ?
Ịdị àgáā?
I AM WELL
ádị m mmā.
HOW ARE YOU ?
Ịdị ọyị?
I AM WELL
ádị m mmā.
ARE YOU OKAY ?
ìjìkwà àhụ?
YES I AM WELL
ééé,éjì m àhụ.
ARE YOU OKAY ?
ìkpàkwà àhụ?
YES I AM WELL
ééé,ákpà m àhụ.
HOW IS HEALTH ?
àhụ[àrụ] ọ dịkwà?
NO COMPLAINTS
Ńsògbú ádịghị
THINGS GOING OK ?
Ọ nà-àgákwá?
NO PROBLEMS AT ALL
Ńsògbú ádịghị
THINGS GOING OK
Ọ nà-àdábàkwá?
NO PROBLEMS AT ALL
Ńsògbú ádịghị
HOW IS LIFE
à nà-èbíkwá?
NO PROBLEMS AT ALL
Ńsògbú ádịghị
HOW IS WORK ?
Ọrụ kwánụ?
NO PROBLEMS AT ALL
Ńsògbú ádịghị
I SALUTE
ékèléélá m.
WELCOME TO YOU
ndéèwó
MAY YOU LIVE LONG
ánwụchùlà.
PEACE BE WITH YOU
ùdó dịrị gị.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.