-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
ejupụtara m n'ihere nke njọ m wee daa n'ụkwụ gi,ma site na nnukwu
ntụkwasiobi m nwere n'ebe i nọ, o maria! ariọ mn gi ka i nabata aririọ
obi m na-acho irio gi. q bụ maka oge nke ikpeazụ m. ezjgbo nne, achoro
mụ iriọ maka nchekwa gi na ihụnaanya nke ibu nne gi, ka ọ ga-abụ,
n'oge mkpebi ahụ, ka i mee ihe niile ihụnaanya gi-ga-atụnyeere gi
gbasaara m.
o nne nke mkpụrụobi m, ngi ka m na-ehunyeere awa abỤỌ ikpeazụ nke ndụ m.
bịa n'akụkụ m ka Ịnara ume ikpeazụ m ga-eku. ma oge onwụ dobiri owu
nke ụbọchi ikpeazụ m, gwa jesu, n'oge ahụ įna-enye ya mkpụrụobi
m,“ahỤrỤ m ya n'anya.”naani okwu ahụ ezuola inwetaara mụ ngọzi nke
chineke m na a□uri jhu gi n'ebighiebi niile.
atụkwasara m obi m na gi, nne m, ma nwekwaazia olileanya na o gaghi
abu n'efu.
o marial kpeere nnwa gi ekpere, ma dụgaara ya jesul amen.
igbaghara nne bu otu nzoukwu n'igbaghara nnwa.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.