-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
MMALITE EKPERE YUKARỊSTỊA OGE OLILEANYA ỌBỊBỊA KRISTI II A na ekpe mmalite ekpere Yukarịst
More...Ahụrụ m Gị na-anya karịcha ịhe nile Eji mụ obi m niile chegharịa Na mmehie m mehiere Gị
More...O Chukwu nke m, o wutere m n'obi nke ukwuu maka njọ m niile. Nihi ha, ekwesịrị m ịta ahụhụ
More...1. Poopu Pọlu nke isii kwuru sị, “Missa bụ usoro ekpere kasị wee zuo oke." 2. Onyenweany
More...Emume Maka Obi Uru na Obi dị Ocha Marịa Ka ọnwa Disemba dị n'ụbochị iri abụo na ise n'
More...O Amamiihe dị Ebeebe weere Ahụ O Jesu dịkarịsịrị ụtọ na ịhụnaanya. I bụ ezi Chukwu na ezi Mmad
More...Ọ dị mkpa nke ukwuu Jesu Kristi Eze nke Ebube a bịara n'Udo.+Chịneke bụụrụ Mmadụ.+ E mere Okwu ah
More...Nke a bụ Ųzọ nke Obe ndị Fada (ndi monk) ndi otu nke Fransis dị asọ na-agu, ma ha norọ na njem) N
More...Nkwa ahụ bụga 1. Aga Mụ enye ịhe ọbụla e ji okwukwe wee rịọ M oge a na-eme Uzọ nke Obe. 
More...Jesu gwara Fọstịna si,“N'elekere atọ rịọ ebere mụ,ọ kachasị maka ndị njọ. Obụl
More...Ka Aha Chineke kasị dị Asọ - kasị dị Nsọpuru -kasị dị Nsekpuru - kasị dị Omimi - kasị d
More...Sitere n'aka Teriza di asọ nke Nnwa-Jesu na Ihu-di-Aso O Jesu, n'ime nnukwu ahụhụ na ọnwụ Gi
More...Aririọ n'Ihu Obe Dị Asọ Lee,O Jesu kacha afọọma na utọ, ewere mu onwe m sekpuru n'ihu Gi,
More...Mkpụrụobi Kristi, doo m nsọ. Ahụ Kristi, zọputa m. Ọbara risti, juputa n'ime m. Mmiri si n'
More...Nna dị Ebeebe, anyị ejiri obi umeala hunyeere Gị nsonye anyị na nke mmadu niile no n'uwa,site na mbido ru
More...Mkpụrụobi ndi na-esi na Pọgatri apụta n'oge nhụghari Achicha na Mmanya nke Masi na-adi oriri nke Onyenw
More...Ezigbo Dịnwenụ, ana mụ arịo Gị ka I chekwaba ha Chekwaba ha, n'ihi na ha bụ nke Gị Ha
More...Ezigbo Dịnwenụ, ana mụ arịo Gị ka I chekwaba ha Chekwaba ha, n'ihi na ha bụ nke Gị Ha
More...Amamịịhe nke Isi dị Asọ, dube m n'ụzọ m niile.O Ihunaanya nke Obi dị Asọ, were oku Gị rie m.
More...Nna anyịnọn'eluigwe. Ka otito dịrịaha Gị. Ka ọchịchịGịbịa; ka eme uche Gị n'ụwa, ka e
More...Otito dịrị Nna. Otito dịrị Nna na Nwa na Mụọ Nsọ, Otu ọ dịrị n’izizi na kịta na ekpo nine
More...O Chukwu nke m, ekwupụtara m n’abụ m onye njọ. Etosighị m ka m wenata ahụ na obara nke Jesu, maka ihi
More...Anyị enye Gị ekele, O Chukwu, onye pụrụ ime ihe nile, maka ihe nile Ị na emegara anyị, onye dị ndụ na
More...Anyị enye Gị ekele, O Chukwu, onye pụrụ ime ihe nile, maka ihe nile Ị na emegara anyị, onye dị ndụ na
More...Anjeli nke Chukwu, ngị onye nche nkem, onye Chukwu werela m tinye n'aka ya, nyem ihe, chewe m, duwe m, na-ach
More...Gbabara anyị ọgụ n’ụbọchị ọgụ Michael dị asọ onye isi ndị mmụọ-ọma; bụrụ, n&rsq
More...O Chukwu nke m, ahụrụ m Gị n'anya n'obi m nile, karịsịa ihe nile, maka na Ị dịfere nma oke, kwe
More...O Chukwu nkem, eme m ebere si n'obi m pụta maka njọ m, akpọrụ m njọ asị maka na ha dị Gị njọ, N
More...Gọzie anyị na onyinye Gị ndịa, O Osebụrụwa, anyị jekọ ịnata n’afọma Gị. Site na Kristi On
More...Ekwe m na Chukwu, Nna pụrụ ime ihe nile, Onye kere eligwe na ala, ya na Jesu Kristi otu Nwa Ya Eze anyị, Onye a
More...O Chukwu nke m, ekwere m si’ike ife nile nke Nzukọ Nsọ Katọlik, na Apọstọlik, na Roman ziri m ka m kw
More...O Chkwu nke m, echekwube m Gị s’ike, na Ị ga-enye m, site na erere ezi-omume nke Jesu Kristi, gratia Gị n
More...O Jesu, ekwere m n’obi m nile, na ọ bụ ahụ Gị na ọbara Gị ka m natara; maka na Gị kwuru n’
More...O Jesu, ekwere m n’obi m nile, na ọ bụ ahụ Gị na ọbara Gị ka m natara; maka na Gị kwuru n’
More...O Jesu, ekwupụtara m na a bụ m sọ aja na ntụ; ma Gị bụ Chukwu, I si n’enuigwe bịakwute m, na-enye
More...Ezigbo Jesu, enye m Gị ekele n’obi m nile maka nnukwu afọ-ọma I ji na ahụ m. Ngọzị dịlị Jesu na
More...O Jesu, ewere m onwe m nye Gị, dịka isiri were onwe Gị nye m. Biko naram, nara ahụ m, doo ya asọ; nara mkp
More...O Jesu, were ọbara Gị dị oke ọnụ wụchapụ njọ m. Ahapụla m n’oge nlega, nye m amara Gị ka m
More...O Jesu, lekwaa Nzukọ Gị dị asọ, Nne anyị. Gọzie ụkọchukwu na-akpachapụrụ mkpụrụobi m anya. Le
More...Arịọ m Gị, O Jesu, duru m lawa, ka Ị nyere m aka iruwere ndị m nọ nokpuru ha isi nya na idebe iwu Gị d
More...Nedu,O Jesu, kasi afọ-ọma n'ụsọ ewere m onwe m sekpuru nihu Gi,n'ariọ Gi, na nnukwu agụ nke nkp
More...Arịọ m Gị, O Jesu, duru m lawa, ka Ị nyere m aka iruwere ndị m nọ nokpuru ha isi nya na idebe iwu Gị d
More...Nedu,O Jesu, kasi afọ-ọma n'ụsọ ewere m onwe m sekpuru nihu Gi,n'ariọ Gi, na nnukwu agụ nke nkp
More...Anyị eburu ahụhụ anyị gbakwute gị,O Joseph dị ngọzị. Ebe anyị yọpụtagoro ịnye aka nwunye 
More...Gbabalụ anyị ọgụ n'ụbọchị ọgụ Maịkel dị asọ onye isi ndị mmụọ-ọma. Buru onye nche
More...Ekene Marịa i juputara na grasịa, Oseburụwa nọyere gị.ị dị ngọzị n'etiti ikporo niile, Ọ dị
More...O Chukwu, onye ji ike niile na onye ebere, were afọma gị nụrụ arịrịọ anyị; ka ị zọpụta Obi any
More...were Obi na-erughi inyi na-eme ihe dị asọ sitena na Kristi Dinwenụ anyị. O Chukwu, onye ji ike niile na onye
More...O Dinwenụ anyị mụnye ọkụ nke Chukwu Mmụọ Nsọ ahụ na obi anyi ka anyi were obi di ọcha na-efe Gị
More...O Jesu ewere m onwe m nye Gị dịka I si were onwe gị nyem. Biko nara mkpuruobim ka werube ya na njọ. Na
More...O Jesu,were mmee Gị dị oke ọnụ wụchapụ njọ m niile.Ahapụkwalam n'oge ọnwụnwa nye m amara Gi k
More...O Jesu,lekwasị Nzụkọ Gị dị asọ,bụ Nne anyị anya,Gozie Ụkọchukwu nke na-akpachapụrụ mkpụrụ
More...O Jesu tọnarịcharaụtọ, onye mgbapụta ọha niile, lekwasị anyị anya ndị ji obi umeala sekpuru n'i
More...Chukwu m, were m ka m bụrụ onye e doro nsọ ga na-efe Gị.Enye m Gị ahụ m ka ọ dị ọcha, dị arụgh
More...O Chukwu, Onye si n'amara nke Mmụọ Nsọ hunye onyinye nke ịhụnanya n'ime obi ndị kwugidere na-efe
More...O Dinwenu anyị Jesu Kristi, Ngị onye kwurunụ sị;“Mụ bụ ihe nke na-egosi onye ọbụla pụtara ụ
More...NKUZI: Ịhe adịghị ka na onye bụụrụ ịhe Chukwu chọrọ ka ọ bụrụ n'ụwa. Anụrị onye ọ
More...Lee m, O Vejin kacha afọọma, ka m dara n'ukwu gị na-arịọ ka m si n'aka gị nweta nnukwu amara gị
More...Oseburụwa mere anyị ebere Kristi meere anyị ebere Oseburụwa meere anyị ebere Nna any
More...Ekene Marịa, Ị jupụtara na gratia, Oseburụwa nọnyere gị. Ị dị ngọzị n'etiti
More...V. Mụọ ọma nke Osebụrụwa gwaputara Marịa R. O were tụrụ ime site na Mụọ Nsọ
More...Ṅụrịwa Ezenwanyị nke eligwe Alleluia N’ihi na onye I kwesịrị ịmụnụ Alleluia E s
More...Ekene Ezenwanyị dị asọ, Nne nke ebere, ndụ anyị, na ụsọ anyị, na nchekwube anyị, ekene! Gị k'
More...Oseburuwa mere ebere. Kraịst ,mere ebere. Oseburuwa, mere ebere. Kraịst, nụrụ olu anyi
More...Anyị agbaba na nchedo Gị, O Nne nke Chukwu dị asọ, enenịkwana ayịyọ anyị, n'ebe nkpa na-akpa any
More...O Vegin Marịa dịkasịrị n’asọ. Onwenụghi onye ọ bụla gbakwutere gị k’ichebe ya; ma ọ b
More...Antiphon: Kedụ nwanyị ọbụ ya na-apụta dị ka ụtụtụ Maa mma dika ọnwa na-amụkesi dika anya
More...Nke mbụ: Mmụọ ọma abịa kwute Vejin Marịa Nke abụọ : Vejin Marịa ejee leta Elizabeth
More...Nke mbụ: Emee Jesu mmiri Chukwu Nke abụọ: Jesu emee mri ọwụọ mmanyị Nke atọ: Jesu ekwu
More...Nke mbụ: Ahụhụ Jesu tara na ogige Getsamane Nke abụọ: Etie Jesu ihie na ogidi okwute Nke at
More...Nke mbụ: Jesu ebilite na ọnwụ Nke abụọ: Jesu arigoro na eligwe Nke atọ: Mmụo Nsọ abịa
More...Ezenwaanyị m na Nne m, ewere m onwe m niile nye Gị. A bịazịa, n'igosi na ịhụnaanya m nwere n'ebe
More...1. Ife nke kpakpando Nne nso nke Chukwu Nwaanyị na-alụghị alu Onụụzo nke eluigwe
More...Ekele Marịa! okooko osisi Lili Ocha nke Atọn'Ime Otu dị Ngọzị juputara n'ebube na udo. Nara
More...O Okooko osisi nke Kamel mara mmal I bụ Vain ahu na-amịkarịsị mkpụrụ, Imamma nke Eluigwe,Ngị onye mụt
More...1. Aha a na-etu Nne anyị di asọ dị otu narị na iri na asaa. Na Fatima ka ọ họtara aha ọtutu nke a bu Nn
More...Ekele Marịa! okooko osisi Lili Ocha nke Atọn'Ime Otu dị Ngọzị juputara n'ebube na udo.
More...O Okooko osisi nke Kamel mara mmal I bụ Vain ahu na-amịkarịsị mkpụrụ, Imamma nke Eluigwe,Ngị onye mụt
More...1. Onye ọbụla ga-akwudosi ike were ikpe rọzarị na-asọpụụrụ m ga-enweta amara pụtara ihe. 2.
More...MONGOLIA
mongolia
MOROCCO
moroko
MYANMAR/BURMA
miyama/boma
NEPAL
nepal
NETHERLANDS
nedaland
NEW ZEALAND
niu ziland
NICARAGUA
nịkarogua
NIGERIA
naịjiria
NORWAY
nọọwee
OMAN
Ọman
PAKISTAN
pakịstan
PALESTINIAN NATIONAL ASSEMBLY
Ọchịchị mba palestịn
PANAMA
panama
PARAGUAY
paragwaị
PERU
peru
PHILIPINS
filipins
POLAND
poland
PORTUGAL
pọtụgal
PUERTO RICO
pueto riko
QATAR
kataa
ROMANIA
romenia
RUSSIA
rọshịa
SAUDI AREBIA
sawudi arebia
SCOTLAND
skọtland
SERBIA
sebia
SINGERPORE
sịngapọọ
SLOVAKIA
slovakịa
SLOVENIA
slovenia
SOUTH AFRICA
sawụt afrịka
SPAIN
speen
SRI LANKA
shrilanka
SUDAN
sudan
SWEDEN
swidin
SWITZERLAND
swizaland
TAIWAN
taịwan
THAILAND
taịland
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.