• Asụsụ Igbo

    Igbo Amaka
  • Asụsụ Igbo

    Ọjemba Enwe Ilo

Igbo Prayer

Nsọ, Nsọ, Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha..

MMALITE EKPERE YUKARỊSTỊA OGE OLILEANYA ỌBỊBỊA KRISTI II A na ekpe mmalite ekpere Yukarịst

More...
Ahụrụ m Gị na-anya karịcha ịhe nile

Ahụrụ m Gị na-anya karịcha ịhe nile Eji mụ obi m niile chegharịa Na mmehie m mehiere Gị

More...
O Chukwu nke m, o wutere m n'obi

O Chukwu nke m, o wutere m n'obi nke ukwuu maka njọ m niile. Nihi ha, ekwesịrị m ịta ahụhụ

More...
Jesu, Marịa ahụrụ m unu n'anya, zopụtanị

1. Poopu Pọlu nke isii kwuru sị, “Missa bụ usoro ekpere kasị wee zuo oke." 2. Onyenweany

More...
Beti Petiit bụ onye nwere obi umeala.

Emume Maka Obi Uru na Obi dị Ocha Marịa Ka ọnwa Disemba dị n'ụbochị iri abụo na ise n'

More...
O Nne kwesịrị ịtụnaanya, were m nye Nnwa

O Amamiihe dị Ebeebe weere Ahụ O Jesu dịkarịsịrị ụtọ na ịhụnaanya. I bụ ezi Chukwu na ezi Mmad

More...
Ọ dị mkpa nke ukwuu Jesu Kristi Eze

Ọ dị mkpa nke ukwuu Jesu Kristi Eze nke Ebube a bịara n'Udo.+Chịneke bụụrụ Mmadụ.+ E mere Okwu ah

More...
Nkwụsi nke Iri na Atọ

Nke a bụ Ųzọ nke Obe ndị Fada (ndi monk) ndi otu nke Fransis dị asọ na-agu, ma ha norọ na njem) N

More...
Aga Mụ enye ha amara ahụ nke

Nkwa ahụ bụga 1. Aga Mụ enye ịhe ọbụla e ji okwukwe wee rịọ M oge a na-eme Uzọ nke Obe. 

More...
Anyị chekwubere ịnwetazu ịhe

Jesu gwara Fọstịna si,“N'elekere atọ rịọ ebere mụ,ọ kachasị maka ndị njọ. Obụl

More...
Ka Aha Chineke kasị dị Asọ - kasị

Ka Aha Chineke kasị dị Asọ - kasị dị Nsọpuru -kasị dị Nsekpuru - kasị dị Omimi - kasị d

More...
Sitere n'aka Teriza di asọ nke Nnwa

Sitere n'aka Teriza di asọ nke Nnwa-Jesu na Ihu-di-Aso O Jesu, n'ime nnukwu ahụhụ na ọnwụ Gi

More...
Aririọ n'Ihu Obe Dị Asọ

Aririọ n'Ihu Obe Dị Asọ Lee,O Jesu kacha afọọma na utọ, ewere mu onwe m sekpuru n'ihu Gi,

More...
Mkpụrụobi Kristi, doo m nsọ.

Mkpụrụobi Kristi, doo m nsọ. Ahụ Kristi, zọputa m.  Ọbara risti, juputa n'ime m. Mmiri si n'

More...
Nna dị Ebeebe, anyị ejiri obi umeala

Nna dị Ebeebe, anyị ejiri obi umeala hunyeere Gị nsonye anyị na nke mmadu niile no n'uwa,site na mbido ru

More...
Mkpụrụobi ndi na-esi na Pọgatri

Mkpụrụobi ndi na-esi na Pọgatri apụta n'oge nhụghari Achicha na Mmanya nke Masi na-adi oriri nke Onyenw

More...
Nna dị Ebeebe ehunyeere m Gị

Ezigbo Dịnwenụ, ana mụ arịo Gị ka I chekwaba ha Chekwaba ha, n'ihi na ha bụ nke Gị Ha

More...
Ezigbo Dịnwenụ, ana mụ arịo Gị ka I chekwaba ha

Ezigbo Dịnwenụ, ana mụ arịo Gị ka I chekwaba ha Chekwaba ha, n'ihi na ha bụ nke Gị Ha

More...
Amamịịhe nke Isi dị Asọ, dube m n'ụzọ m niile.

Amamịịhe nke Isi dị Asọ, dube m n'ụzọ m niile.O Ihunaanya nke Obi dị Asọ, were oku Gị rie m.

More...
Nna anyịnọn'eluigwe. Ka otito dịrịaha Gị.

Nna anyịnọn'eluigwe. Ka otito dịrịaha Gị. Ka ọchịchịGịbịa; ka eme uche Gị n'ụwa, ka e

More...
Otito dịrị Nna. Otito dịrị Nna na Nwa

Otito dịrị Nna. Otito dịrị Nna na Nwa na Mụọ Nsọ, Otu ọ dịrị n’izizi na kịta na ekpo nine

More...
O Chukwu nke m, ekwupụtara m n’abụ m

O Chukwu nke m, ekwupụtara m n’abụ m onye njọ. Etosighị m ka m wenata ahụ na obara nke Jesu, maka ihi

More...
Anyị enye Gị ekele, O Chukwu, onye pụrụ

Anyị enye Gị ekele, O Chukwu, onye pụrụ ime ihe nile, maka ihe nile Ị na emegara anyị, onye dị ndụ na

More...
Anyị enye Gị ekele, O Chukwu, onye

Anyị enye Gị ekele, O Chukwu, onye pụrụ ime ihe nile, maka ihe nile Ị na emegara anyị, onye dị ndụ na

More...
Anjeli nke Chukwu, ngị onye nche

Anjeli nke Chukwu, ngị onye nche nkem, onye Chukwu werela m tinye n'aka ya, nyem ihe, chewe m, duwe m, na-ach

More...
Gbabara anyị ọgụ n’ụbọchị ọgụ Michael dị

Gbabara anyị ọgụ n’ụbọchị ọgụ Michael dị asọ onye isi ndị mmụọ-ọma; bụrụ, n&rsq

More...
O Chukwu nke m, ahụrụ m Gị n'anya n'obi

O Chukwu nke m, ahụrụ m Gị n'anya n'obi m nile, karịsịa ihe nile, maka na Ị dịfere nma oke, kwe

More...
Omume nke ime Ebere

O Chukwu nkem, eme m ebere si n'obi m pụta maka njọ m, akpọrụ m njọ asị maka na ha dị Gị njọ, N

More...
Ekpere Tupu e Riwe Nri Gọzie anyị na

Gọzie anyị na onyinye Gị ndịa, O Osebụrụwa, anyị jekọ ịnata n’afọma Gị. Site na Kristi On

More...
Ekwe m na Chukwu, Ekwe m na

Ekwe m na Chukwu, Nna pụrụ ime ihe nile, Onye kere eligwe na ala, ya na Jesu Kristi otu Nwa Ya Eze anyị, Onye a

More...
Omume nke Okwukwe

O Chukwu nke m, ekwere m si’ike ife nile nke Nzukọ Nsọ Katọlik, na Apọstọlik, na Roman ziri m ka m kw

More...
Omume nke Nchekwube O Chkwu nke m,

O Chkwu nke m, echekwube m Gị s’ike, na Ị ga-enye m, site na erere ezi-omume nke Jesu Kristi, gratia Gị n

More...
Arịrịọ ma anatasịa Oriri Nsọ Omume nke Okwukwe

O Jesu, ekwere m n’obi m nile, na ọ bụ ahụ Gị na ọbara Gị ka m natara; maka na Gị kwuru n’

More...
Arịrịọ ma anatasịa Oriri Nsọ Omume nke Okwukwe

O Jesu, ekwere m n’obi m nile, na ọ bụ ahụ Gị na ọbara Gị ka m natara; maka na Gị kwuru n’

More...
Arịrịọ ma anatasịa Oriri Nsọ Omume nke Umeala

O Jesu, ekwupụtara m na a bụ m sọ aja na ntụ; ma Gị bụ Chukwu, I si n’enuigwe bịakwute m, na-enye

More...
Arịrịọ ma anatasịa Oriri Nsọ Inye Ekele

Ezigbo Jesu, enye m Gị ekele n’obi m nile maka nnukwu afọ-ọma I ji na ahụ m. Ngọzị dịlị Jesu na

More...
Arịrịọ ma anatasịa Oriri Nsọ Were onwe gị nye Jesu

O Jesu, ewere m onwe m nye Gị, dịka isiri were onwe Gị nye m. Biko naram, nara ahụ m, doo ya asọ; nara mkp

More...
Arịrịọ ma anatasịa Oriri Nsọ Arịrịọ maka onwe gị

O Jesu, were ọbara Gị dị oke ọnụ wụchapụ njọ m. Ahapụla m n’oge nlega, nye m amara Gị ka m

More...
Arịrịọ ma anatasịa Oriri Nsọ Arịrịọ maka ndị ọzọ

O Jesu, lekwaa Nzukọ Gị dị asọ, Nne anyị. Gọzie ụkọchukwu na-akpachapụrụ mkpụrụobi m anya. Le

More...
Arịrịọ tupu ahapụ ụlọ ụka

Arịọ m Gị, O Jesu, duru m lawa, ka Ị nyere m aka iruwere ndị m nọ nokpuru ha isi nya na idebe iwu Gị d

More...
ARỊRỊỌ N'IHU OBE DỊ ASỌ

Nedu,O Jesu, kasi afọ-ọma n'ụsọ ewere m onwe m sekpuru nihu Gi,n'ariọ Gi, na nnukwu agụ nke nkp

More...
Arịrịọ tupu ahapụ ụlọ ụka

Arịọ m Gị, O Jesu, duru m lawa, ka Ị nyere m aka iruwere ndị m nọ nokpuru ha isi nya na idebe iwu Gị d

More...
ARỊRỊỌ N'IHU OBE DỊ ASỌ

Nedu,O Jesu, kasi afọ-ọma n'ụsọ ewere m onwe m sekpuru nihu Gi,n'ariọ Gi, na nnukwu agụ nke nkp

More...
ARỊRỊỌ ANARỊỌ JOSEF DỊ NGỌZỊ

Anyị eburu ahụhụ anyị gbakwute gị,O Joseph dị ngọzị. Ebe anyị yọpụtagoro ịnye aka nwunye 

More...
ARIRIỌ ANA ARIỌ MAIKEL DI ASỌ

Gbabalụ anyị ọgụ n'ụbọchị ọgụ Maịkel dị asọ onye isi ndị mmụọ-ọma. Buru onye nche

More...
EKPERE MAKA ỊDỊ ỌCHA DỊ ASỌ

Ekene Marịa i juputara na grasịa, Oseburụwa nọyere gị.ị dị ngọzị n'etiti ikporo niile, Ọ dị

More...
ỊCHỤPỤ AJỌ ECHICHE N'OBI ANYỊ

O Chukwu, onye ji ike niile na onye ebere, were afọma gị nụrụ arịrịọ anyị; ka ị zọpụta Obi any

More...
MAKA GRASỊA IDOBE ONWE ONYE ỌCHA

were Obi na-erughi inyi na-eme ihe dị asọ sitena na Kristi Dinwenụ anyị. O Chukwu, onye ji ike niile na onye

More...
MAKA GRASỊA IDOBE ONWE ONYE ỌCHA

O Dinwenụ anyị mụnye ọkụ nke Chukwu Mmụọ Nsọ ahụ na obi anyi ka anyi were obi di ọcha na-efe Gị

More...
WERE ONWE GỊ NYE JESU

O Jesu ewere m onwe m nye Gị dịka I si were onwe gị nyem. Biko nara mkpuruobim ka werube ya na njọ. Na

More...
ARỊRỊỌ MAKA ONWE GỊ O Jesu,

O Jesu,were mmee Gị dị oke ọnụ wụchapụ njọ m niile.Ahapụkwalam n'oge ọnwụnwa nye m amara Gi k

More...
ARỊRỊỌ MAKA NDỊ ỌZỌ

O Jesu,lekwasị Nzụkọ Gị dị asọ,bụ Nne anyị anya,Gozie Ụkọchukwu nke na-akpachapụrụ mkpụrụ

More...
OMUME NKE IDO NSỌ

O Jesu tọnarịcharaụtọ, onye mgbapụta ọha niile, lekwasị anyị anya ndị ji obi umeala sekpuru n'i

More...
IJI ONWE ONYE NYECHUKWU

Chukwu m, were m ka m bụrụ onye e doro nsọ ga na-efe Gị.Enye m Gị ahụ m ka ọ dị ọcha, dị arụgh

More...
MAKA NDỊ ANYỊ NA HA DỊ MMA

O Chukwu, Onye si n'amara nke Mmụọ Nsọ hunye onyinye nke ịhụnanya n'ime obi ndị kwugidere na-efe

More...
ARỊRỊỌ IJI MỤTA AKWỤKWỌ

O Dinwenu anyị Jesu Kristi, Ngị onye kwurunụ sị;“Mụ bụ ihe nke na-egosi onye ọbụla pụtara ụ

More...
ỊHE CHUKWU CHỌRỌ KA

NKUZI: Ịhe adịghị ka na onye bụụrụ ịhe Chukwu chọrọ ka ọ bụrụ n'ụwa. Anụrị onye ọ

More...
ARỊRỊỌ KA ONYE HỌTA ỌKWA

Lee m, O Vejin kacha afọọma, ka m dara n'ukwu gị na-arịọ ka m si n'aka gị nweta nnukwu amara gị

More...
EKPERE MAKA NDỊ ỌRỊA

Oseburụwa mere anyị ebere Kristi meere anyị ebere Oseburụwa meere anyị ebere Nna any

More...
Ekene Marịa, Ị jupụtara na gratia,

Ekene Marịa, Ị jupụtara na gratia, Oseburụwa nọnyere gị. Ị dị ngọzị n'etiti 

More...
Angelus Ka e were mee anyị

V.  Mụọ ọma nke Osebụrụwa gwaputara Marịa R.  O were tụrụ ime site na Mụọ Nsọ

More...
Eze Nwanyị nke Eligwe Ṅụrịwa

Ṅụrịwa Ezenwanyị nke eligwe Alleluia N’ihi na onye I kwesịrị ịmụnụ Alleluia E s

More...
Ekene Ezenwanyi dị asọ

Ekene Ezenwanyị dị asọ, Nne nke ebere, ndụ anyị, na ụsọ anyị, na nchekwube anyị, ekene! Gị k'

More...
LITANI NKE VEJIN MARỊA DỊ NGỌZỊ

Oseburuwa mere ebere. Kraịst ,mere ebere. Oseburuwa, mere ebere. Kraịst, nụrụ olu anyi

More...
Anyị agbaba na nchedo Gị, O Nne nke

Anyị agbaba na nchedo Gị, O Nne nke Chukwu dị asọ, enenịkwana ayịyọ anyị, n'ebe nkpa na-akpa any

More...
Cheta O Vegin Marịa dịkasịrị n’asọ.

O Vegin Marịa dịkasịrị n’asọ. Onwenụghi onye ọ bụla gbakwutere gị k’ichebe ya; ma ọ b

More...
Catena Kedụ nwanyị ọbụ ya

Antiphon: Kedụ nwanyị ọbụ ya na-apụta dị ka ụtụtụ Maa mma dika ọnwa na-amụkesi dika anya

More...
Ihe omimi nke anụrị Nke mbụ:

Nke mbụ: Mmụọ  ọma abịa kwute Vejin Marịa Nke abụọ : Vejin Marịa ejee leta Elizabeth

More...
Ihe Omimi nke ife Nke mbụ

Nke mbụ: Emee Jesu mmiri Chukwu Nke abụọ: Jesu emee mri ọwụọ mmanyị Nke atọ: Jesu ekwu

More...
Ihe omimi nke ahụhụ Nke mbụ

Nke mbụ: Ahụhụ Jesu tara na ogige Getsamane Nke abụọ: Etie Jesu ihie na ogidi okwute Nke at

More...
Ihe omimi nke otito Nke mbụ: Jesu ebilite na ọnwụ

Nke mbụ: Jesu ebilite na ọnwụ Nke abụọ: Jesu arigoro na eligwe Nke atọ: Mmụo Nsọ abịa

More...
KA ANYI HUNYEERE VEJIN DI NGOZI

Ezenwaanyị m na Nne m, ewere m onwe m niile nye Gị. A bịazịa, n'igosi na ịhụnaanya m nwere n'ebe

More...
IFE NKE KPAKPANDO Nne nso nke Chukwu

1. Ife nke kpakpando Nne nso nke Chukwu Nwaanyị na-alụghị alu Onụụzo nke eluigwe

More...
EKELE MARIA NKE OLAEDO

Ekele Marịa! okooko osisi Lili Ocha nke Atọn'Ime Otu dị Ngọzị juputara n'ebube na udo. Nara

More...
Arịrịọ A Na-arịọ Nne Anyị Dị Asọ

O Okooko osisi nke Kamel mara mmal I bụ Vain ahu na-amịkarịsị mkpụrụ, Imamma nke Eluigwe,Ngị onye mụt

More...
Gịnị Kpatara Anyị Ga-eji Na-ekpe

1. Aha a na-etu Nne anyị di asọ dị otu narị na iri na asaa. Na Fatima ka ọ họtara aha ọtutu nke a bu Nn

More...
EKELE MARIA NKE OLAEDO

Ekele Marịa! okooko osisi Lili Ocha nke Atọn'Ime Otu dị Ngọzị juputara  n'ebube na udo.

More...
Arịrịọ A Na-arịọ Nne Anyị Dị Asọ

O Okooko osisi nke Kamel mara mmal I bụ Vain ahu na-amịkarịsị mkpụrụ, Imamma nke Eluigwe,Ngị onye mụt

More...
Nkwa Nke Iri na Ise Vejin Marịa

1. Onye ọbụla ga-akwudosi ike were ikpe rọzarị na-asọpụụrụ m ga-enweta amara pụtara ihe. 2.

More...

Words

  1. First | Prev(3 of 26)Next | Last

Okwu Igbo

Vowels
Udaume
Parts of the body
Akụkụ ahụ mmadụ
Composition
Edemede
Food
Nri
Words
Okwu Igbo
High Tone
Ụdaelu
Low Tone
Ụdaala
Consonants
Mgbochiume
Transportation
Njem
Market Days
Ụbọsị Ahịa
Animal
Anụmanụ
Greetings
Ekele
Singular
Otu
Plural
Ọtụtụ
Countries
Obodo
Proverbs
Ilu

stay in touch

  • Email

    info@asusuigbo.net
    support@asusuigbo.net

  • Phone

    +234 913 361 9574
    +234 813 797 9944

  • Address

    45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
    143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.