-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
 HIS/HER SISTER'S NAME IS IFECHUKWU
áhà nwánnē yā bù ifechukwu
MY TEACHER'S NAME IS IFEANYI
áhà ónyé ńkúzí m bù ifeanyi.
YOUR TEACHER'S NAME IS ONYEKA
áhà ónyé ńkúzí gī bù onyeka
HIS/HER TEACHER'S NAME IS NNENNA.
 
áhà ónyé ńkúzí yā bù Ńnéńnà.
WE ARRIVED EARLY/ON TIME/IN TIME...
ànyị bịàrà n'ógè.
WHEN SHALL WE SEE?
kèdụ mgbè ànyị gà-àhụ?
WHEN SHALL WE SEE?
kèdụ ógè ànyị gà-àhụ?
A NEW DAY HAS DAWNED.
chí ábọọlá.
IT IS NOW NIGHTFALL.
chí ējiēlā
THERE ARE TWENTY FOUR HOURS IN A DAY.
Ọ dị ìrí áwà àbụọ nà ànọ n'úbọchị.
ADA CAME IN THE MORNING.
àdá biàrà n'ụtụtụ.
ADA CAME VERY EARLY IN THE MORNING.
àdá bịàrà n'ụzọ ụtụtụ.
ADA CAME IN THE AFTERTERNOON.
àdá bịàrà n'èhíhìè.
IT IS MID DAY NOW.
ùgbúà bù ètítì éhìhiè.
ADA WILL COME IN THE EVENING.
àdá gà-àbịá ná mgbèdè.
A NEW DAY HAS DAWNED
chí ēfōgō
IT RAINED AT DUSK YESTERDAY.
mírī zòrò n'ùhúrú chī ụnyàáhụ.
NIGHT HABOURS TERRORS.
àbàlị dì égwù.
TODAY IS EKE MARKET DAY.
táà bù ụbọchị áhịá Ēkē.
TOMORROW IS ORIE MARKET DAY.
échí bù ụbọchị áhịá óriè.
THE DAY AFTER TOMORROW IS AFO MARKET DAY.
nwánné échī bù ụbọchì áhíá àfọ.
TWO DAYS AGO WAS ALSO AFO MARKET DAY.
nwáńné ùnyàáhù bụkwà ụbọchị áhịá àfọ.
YESTERDAY WAS NKWO MARKET DAY.
ùnyàáhụ bụ ụbọchị áhíá ñkwọ.
THERE ARE FOUR DAYS IN ONE IGBO WEEK
ótù ízū lgbò dị mkpụrụ ụbọchì ànọ.
THERE ARE SEVEN WEEKS IN ONE LGBO MONTH
ótù ọnwá ìgbò dì ízù àsáà.
THERE ARE THIRTEEN MONTHS IN A YEAR
ótù áfò dì ìrí ọnwā nà àtọ.
IT IS RAINING NOW.
mírī nà-ézò ùgbú à.
IT IS RAINING NOW
mírī nà-ézò kítā à.
WE WERE AT HOME THEN (I.E. AT THE TIME).
ànyí nọ n'ụlọ mgbè áhù.
ADA WILL RETURN TODAY.
àdá gà-àlọtá táà.
IT CLOCKED A YEAR TODAY.
ó mèrè ótù áfọ táàtà.
TOMORROW IS SUNDAY.
échí bụ ụkà.
WE SHALL COME THE DAY AFTER TOMORROW.
ànyí gà-àbíá nwánné échī.
IT IS USUALLY BRIGHT IN THE DAY TIME.
chí nà-àdí ìhè nà mgbé ēhīhiè.
 IT IS DARK OUTSIDE.
òchíchírī dì n'èzí.
WE GOT BACK LATE IN THE NIGHT.
ànyí bàtàrà n' ímé ábàlj.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.