-
Asụsụ Igbo
Igbo Amaka
-
Asụsụ Igbo
Ọjemba Enwe Ilo
4AM
elekere anọ nke ụtụtụ
6AM
elekere isii nke ụtụtụ
8AM
elekere asatọ nke ụtụtụ
11AM
elekere iri na otu nke ụtụtụ
12PM
elekere iri na abụọ nke ehihie
1PM
elekere mbụ nke ehihie
2PM
elekere abụọ nke ehihie
3PM
elekere atọ nke ehihie
4PM
elekere anọ nke mgbede
5PM
elekere ise nke mgbede
6PM
elekere isii nke mgbede
7PM
elekere asaa nke abalị
8PM
elekere asatọ nke abalị
9PM
elekere itoolu nke abalị
10PM
elekere iri nke abalị
11PM
elekere iri na otu nke ime abalị
WE SAW A BLACK GOAT.
ànyị hụrụ éwú ójíī.
WE SAW A WHITE HORSE.
ànyị hụrụ ịnyịnyà ọchá.
I HAVE A RED CAP/HAT.
énwèrè m òkpú mmēē.
YOUR EYES ARE RED...(I.E. BLOODSHOT)
ányá gị nà-àchá òbàrá òbàrà.
MOTHER HAS YELLOW/GOLD EAR RINGS.
Ńnē nwèrè ọlà ńtị èdó èdò.
ADA HAS A GREEN DRESS.
àdá nwèrè ùwé ákwụkwọ ńdụ.
THE SKY IS BLUE.
ígwé nà-àchá ùrí ùrì.
YOUR HAT IS BROWN.
òkpú gị nà-àchá ńchārā nchara.
 YOUR HAIR IS GREY.
Ńtụtụ ísī gị nà-àchá ńtụ ntụ.
I FEEL STRONG; I AM GENERALLY WELL.
àhú sìrì m íké.
 I DON'T FEEL WELL.
àhụ ésīghī m ikē.
I DON'T FEEL WELL ENOUGH.
àhụ ésīchāghī m īkē.
I AM ILL.
ahụ ádịghị m. [àrú ádīrō m]; [èjíghī m āhū].
HE/SHE IS ILL.
Ọ nà-árịà ọrịà. [ó nà-áyà óyà]
I AM TIRED.
íké gwụrụ m.
I HAVE A CHRONIC FATIGUE.
ó nà-èmé m īkē ọgwụgwụ.
MAY WHOLE BODY ACHES.
àhú níilē nà-ègbú m mgbū.
MY WHOLE BODY IS MASHED UP.
ó kūrìchàrà m àhú níilē.
I NEED SOME PAINKILLERS.
áchọrọ m ọgwụ ahụ mgbu.
MY EYES HURT.(I.E: MY EYES
ARE PEPPERY)
ányá nà-àfụ m ụfụ.
info@asusuigbo.net
support@asusuigbo.net
+234 913 361 9574
+234 813 797 9944
45 Chime Avenue New Haven Enugu, Nigeria.
143 Nike Rd. Abakpa Nike Enugu, Nigeria.